2 Ndị Eze 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jihu wee gbara ụgbọ ịnyịnya ya gawa Jezril; n’ihi na Jehoram dina n’ebe ahụ, Ehazaya+ bụ́ eze Juda agawokwa ebe ahụ ịhụ Jehoram.
16 Jihu wee gbara ụgbọ ịnyịnya ya gawa Jezril; n’ihi na Jehoram dina n’ebe ahụ, Ehazaya+ bụ́ eze Juda agawokwa ebe ahụ ịhụ Jehoram.