1 Ndị Eze 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ebe ọ bụ na m si n’ájá+ kpọlite gị ka m wee mee gị onye ndú nke ndị m bụ́ Izrel,+ ma ị malitere na-eje ije n’ụzọ Jeroboam+ wee mee ka ndị m bụ́ Izrel mehie site n’iji mmehie ha na-akpasu m iwe,+
2 “Ebe ọ bụ na m si n’ájá+ kpọlite gị ka m wee mee gị onye ndú nke ndị m bụ́ Izrel,+ ma ị malitere na-eje ije n’ụzọ Jeroboam+ wee mee ka ndị m bụ́ Izrel mehie site n’iji mmehie ha na-akpasu m iwe,+