Matiu 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee kpụta ịnyịnya ibu ahụ na nwa ya, ha wee wụkwasị uwe elu ha n’elu ha, o wee nọkwasị ya.+