1 Ndị Eze 1:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Zedọk+ onye nchụàjà na Netan+ onye amụma na Benaya+ nwa Jehoyada na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ wee gbadaa, mee ka Sọlọmọn nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke Eze Devid,+ durutekwa ya Gaịhọn.+ Luk 19:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha wee kpụgara ya Jizọs, ha wụkwasịkwara uwe elu ha n’elu nwa ịnyịnya ibu ahụ ma mee ka Jizọs nọkwasị na ya.+ Jọn 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma mgbe Jizọs hụrụ otu nwa ịnyịnya ibu,+ ọ nọkwasịrị na ya, dị nnọọ ka e dere, sị:
38 Zedọk+ onye nchụàjà na Netan+ onye amụma na Benaya+ nwa Jehoyada na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ wee gbadaa, mee ka Sọlọmọn nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke Eze Devid,+ durutekwa ya Gaịhọn.+
35 Ha wee kpụgara ya Jizọs, ha wụkwasịkwara uwe elu ha n’elu nwa ịnyịnya ibu ahụ ma mee ka Jizọs nọkwasị na ya.+