1 Ndị Eze 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Eze wee sị ha: “Kpọrọnụ ndị na-ejere onyenwe unu ozi,+ meekwanụ ka Sọlọmọn nwa m nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke m,+ durukwanụ ya gbadaa Gaịhọn.+ Matiu 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee kpụta ịnyịnya ibu ahụ na nwa ya, ha wee wụkwasị uwe elu ha n’elu ha, o wee nọkwasị ya.+ Mak 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee kpụtara Jizọs nwa ịnyịnya ibu+ ahụ, ha wee wụkwasị uwe elu ha n’elu ya, o wee nọkwasị n’elu ya.+ Luk 19:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha wee kpụgara ya Jizọs, ha wụkwasịkwara uwe elu ha n’elu nwa ịnyịnya ibu ahụ ma mee ka Jizọs nọkwasị na ya.+
33 Eze wee sị ha: “Kpọrọnụ ndị na-ejere onyenwe unu ozi,+ meekwanụ ka Sọlọmọn nwa m nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke m,+ durukwanụ ya gbadaa Gaịhọn.+
7 Ha wee kpụtara Jizọs nwa ịnyịnya ibu+ ahụ, ha wee wụkwasị uwe elu ha n’elu ya, o wee nọkwasị n’elu ya.+
35 Ha wee kpụgara ya Jizọs, ha wụkwasịkwara uwe elu ha n’elu nwa ịnyịnya ibu ahụ ma mee ka Jizọs nọkwasị na ya.+