2 Ndị Eze 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ọ bụla n’ime ha wee mee ọsọ ọsọ chịrị uwe+ ya wụsa n’ebe ọ ga-azọkwasị ụkwụ n’ebe e si arịgo n’ebe ahụ, ha wee malite ịfụ opi,+ sị: “Jihu aghọwo eze!”+ Matiu 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee kpụta ịnyịnya ibu ahụ na nwa ya, ha wee wụkwasị uwe elu ha n’elu ha, o wee nọkwasị ya.+ Mak 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee kpụtara Jizọs nwa ịnyịnya ibu+ ahụ, ha wee wụkwasị uwe elu ha n’elu ya, o wee nọkwasị n’elu ya.+ Jọn 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma mgbe Jizọs hụrụ otu nwa ịnyịnya ibu,+ ọ nọkwasịrị na ya, dị nnọọ ka e dere, sị:
13 Onye ọ bụla n’ime ha wee mee ọsọ ọsọ chịrị uwe+ ya wụsa n’ebe ọ ga-azọkwasị ụkwụ n’ebe e si arịgo n’ebe ahụ, ha wee malite ịfụ opi,+ sị: “Jihu aghọwo eze!”+
7 Ha wee kpụtara Jizọs nwa ịnyịnya ibu+ ahụ, ha wee wụkwasị uwe elu ha n’elu ya, o wee nọkwasị n’elu ya.+