2 Samuel 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Absalọm wee ziga ndị nledo+ n’ebo niile nke Izrel, sị: “Ozugbo unu nụrụ ụda opi, sịnụ, ‘Absalọm aghọọla eze+ na Hibrọn!’”+ 1 Ndị Eze 1:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma ga-etekwa ya mmanụ+ n’ebe ahụ ka ọ bụrụ eze Izrel; fụọkwanụ opi+ ma sị, ‘Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!’+
10 Absalọm wee ziga ndị nledo+ n’ebo niile nke Izrel, sị: “Ozugbo unu nụrụ ụda opi, sịnụ, ‘Absalọm aghọọla eze+ na Hibrọn!’”+
34 Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma ga-etekwa ya mmanụ+ n’ebe ahụ ka ọ bụrụ eze Izrel; fụọkwanụ opi+ ma sị, ‘Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!’+