2 Ndị Eze 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ị banyere n’ebe ahụ, hụ Jihu+ nwa Jehọshafat bụ́ nwa Nimshaị n’ebe ahụ; banye mee ka o bilie n’etiti ụmụnna ya ma kpọba ya n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime.+
2 Mgbe ị banyere n’ebe ahụ, hụ Jihu+ nwa Jehọshafat bụ́ nwa Nimshaị n’ebe ahụ; banye mee ka o bilie n’etiti ụmụnna ya ma kpọba ya n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime.+