1 Ndị Eze 20:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị fọdụrụ wee gbaga Efek,+ n’ime obodo; mgbidi ya wee dakwasị puku ndị ikom iri abụọ na asaa fọdụrụnụ.+ Ma Ben-hedad gbalagara,+ n’ikpeazụ, ọ batakwara n’ime obodo wee banye n’ime ime+ ụlọ. 1 Ndị Eze 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mịkaya wee sị: “Lee! Ị ga-ahụ otú o si mee n’ụbọchị ahụ mgbe ị ga-abanye n’ọnụ ụlọ gị dị n’ime ime+ zoo.”+
30 Ndị fọdụrụ wee gbaga Efek,+ n’ime obodo; mgbidi ya wee dakwasị puku ndị ikom iri abụọ na asaa fọdụrụnụ.+ Ma Ben-hedad gbalagara,+ n’ikpeazụ, ọ batakwara n’ime obodo wee banye n’ime ime+ ụlọ.
25 Mịkaya wee sị: “Lee! Ị ga-ahụ otú o si mee n’ụbọchị ahụ mgbe ị ga-abanye n’ọnụ ụlọ gị dị n’ime ime+ zoo.”+