2 Ndị Eze 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee ruo ụtụtụ na ọ pụrụ. O wee guzoro otu ebe, sị ndị ahụ niile: “Unu bụ ndị ezi omume.+ Lee, m gbaara onyenwe m izu+ wee gbuo ya;+ ma ònye gburu ndị a niile?
9 O wee ruo ụtụtụ na ọ pụrụ. O wee guzoro otu ebe, sị ndị ahụ niile: “Unu bụ ndị ezi omume.+ Lee, m gbaara onyenwe m izu+ wee gbuo ya;+ ma ònye gburu ndị a niile?