-
2 Ihe E Mere 14:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 O wee sị Juda: “Ka anyị wuo obodo ndị a, wuo mgbidi+ gburugburu ha, wuokwa ụlọ nche,+ rụọkwa ọnụ ụzọ ámá ndị nwere ibo abụọ nakwa ihe ntụchi ha.+ N’ihi na ala a ka bụ nke anyị, n’ihi na anyị achọwo Jehova bụ́ Chineke anyị.+ Anyị achọwo ya, o wee nye anyị ezumike gbaa gburugburu.”+ Ha wee na-ewu ihe owuwu ma na-enwe ihe ịga nke ọma.+
-