26 Jọshụa wee kwupụta ọbụbụ ọnụ n’oge ahụ, sị: “Ka onye ga-ebili wuo obodo a, bụ́ Jeriko, bụrụ onye a bụrụ ọnụ n’ihu Jehova. Ka ịtọ ntọala ya rie isi ọkpara ya, ka itinye ibo ụzọ ya riekwa isi ọdụdụ nwa ya.”+
34 N’ụbọchị ya, Hayel, bụ́ onye Betel, wuru Jeriko. Ịtọ ntọala ya riri isi Abaịram bụ́ ọkpara ya, itinye ibo ụzọ ya riri isi Sigọb bụ́ ọdụdụ nwa ya, dị ka Jehova kwuru site n’ọnụ Jọshụa nwa Nọn.+