16 Ka oge na-aga, ndị ahụ mara ụlọikwuu nụrụ ka e kwuru, sị: “Zimraị agbawo izu wee gbuo eze.” Ya mere, Izrel dum mere Ọmraị,+ bụ́ onyeisi ndị agha, eze Izrel n’ụbọchị ahụ n’ebe ha mara ụlọikwuu.
18 O wee ruo na ozugbo Zimraị hụrụ na e wegharawo obodo ahụ, ọ banyere n’ụlọ obibi dị elu nke ụlọ eze wee gbaa ụlọ eze ọkụ gbakọta onwe ya, o wee nwụọ,+