Diuterọnọmi 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ozu ya agaghị adị n’elu osisi abalị dum;+ kama ị ga-ahụ na e liri ya n’ụbọchị ahụ, n’ihi na ihe a bụrụ ọnụ n’ebe Chineke nọ ka onye a kwụwara n’osisi bụ;+ emerụkwala ala gị, nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị.+
23 ozu ya agaghị adị n’elu osisi abalị dum;+ kama ị ga-ahụ na e liri ya n’ụbọchị ahụ, n’ihi na ihe a bụrụ ọnụ n’ebe Chineke nọ ka onye a kwụwara n’osisi bụ;+ emerụkwala ala gị, nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị.+