1 Ndị Eze 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye ọ bụla si n’ahụ́ Ehab nke nwụrụ n’obodo, nkịta ga-erichapụ ya; onye ọ bụla kwa nke nwụrụ n’ọhịa, anụ ufe nke eluigwe ga-erichapụ ya.+
24 Onye ọ bụla si n’ahụ́ Ehab nke nwụrụ n’obodo, nkịta ga-erichapụ ya; onye ọ bụla kwa nke nwụrụ n’ọhịa, anụ ufe nke eluigwe ga-erichapụ ya.+