1 Ndị Eze 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam, otú o si buo agha+ na otú o si chịa, e dere ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel. 2 Ndị Eze 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jehoahaz na ihe niile o mere na ike ọ kpara, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?
19 Ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam, otú o si buo agha+ na otú o si chịa, e dere ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel.
8 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jehoahaz na ihe niile o mere na ike ọ kpara, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?