2 Ndị Eze 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’afọ nke asaa nke ọchịchị Jihu,+ Jehoash+ ghọrọ eze, ọ chịkwara afọ iri anọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Zibia onye Bia-shiba.
12 N’afọ nke asaa nke ọchịchị Jihu,+ Jehoash+ ghọrọ eze, ọ chịkwara afọ iri anọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Zibia onye Bia-shiba.