1 Ndị Eze 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+ 2 Ndị Eze 10:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, Jehova sịrị Jihu: “Ebe ọ bụ na i mewo nke ọma n’ime ihe ziri ezi n’anya m,+ i mewokwa ụlọ Ehab+ ihe niile dị m n’obi, ụmụ gị ndị ikom ga-anọkwasịrị gị n’ocheeze Izrel ruo ọgbọ anọ.”+
16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+
30 Ya mere, Jehova sịrị Jihu: “Ebe ọ bụ na i mewo nke ọma n’ime ihe ziri ezi n’anya m,+ i mewokwa ụlọ Ehab+ ihe niile dị m n’obi, ụmụ gị ndị ikom ga-anọkwasịrị gị n’ocheeze Izrel ruo ọgbọ anọ.”+