14 Ma Jehoyada onye nchụàjà kpọpụtara ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha, bụ́ ndị isi ndị agha, wee sị ha: “Kpọpụnụ ya n’ebe a unu gbara gburugburu;+ werekwanụ mma agha gbuo onye ọ bụla nke na-eso ya n’azụ!” N’ihi na onye nchụàjà ahụ sịrị: “Unu egbula ya n’ụlọ Jehova.”