2 Ndị Eze 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ehaz wee were ọlaọcha na ọlaedo ndị dị n’ụlọ Jehova nakwa n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ eze+ wee zigara eze Asiria ngarị.+ 2 Ndị Eze 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, Hezekaya nyere ya ọlaọcha niile dị n’ụlọ Jehova+ nakwa n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ eze.+
8 Ehaz wee were ọlaọcha na ọlaedo ndị dị n’ụlọ Jehova nakwa n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ eze+ wee zigara eze Asiria ngarị.+