18 Esa wee were ọlaọcha niile na ọlaedo ndị fọdụrụ n’akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze tinye n’aka ndị na-ejere ya ozi; Eze Esa wee ziga ha ka ha gakwuru Ben-hedad+ nwa Tabrimọn nwa Hiziọn eze Siria,+ bụ́ onye bi na Damaskọs,+ sị:
14 O wee bukọrọ ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’ụlọ Jehova+ nakwa n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ eze, kpọrọkwa ndị e jidere n’agha wee laghachi Sameria.