2 Ihe E Mere 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge ahụ, Hanenaị+ onye ọhụ ụzọ bịakwutere Esa eze Juda wee sị ya: “Ebe ọ bụ na ị dabeere n’ebe eze Siria+ nọ, ị dabereghị n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị nọ,+ n’ihi ya, ndị agha eze Siria agbapụwo n’aka gị. 2 Ihe E Mere 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na anya+ Jehova na-ahụzu ụwa dum+ iji gosi ike ya maka ndị obi ha+ zuru ezu n’ebe ọ nọ. I zuzuru nzuzu+ n’ihe a i mere, n’ihi ya, malite ugbu a gaa n’ihu, a ga na-ebuso gị agha.”+
7 N’oge ahụ, Hanenaị+ onye ọhụ ụzọ bịakwutere Esa eze Juda wee sị ya: “Ebe ọ bụ na ị dabeere n’ebe eze Siria+ nọ, ị dabereghị n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị nọ,+ n’ihi ya, ndị agha eze Siria agbapụwo n’aka gị.
9 N’ihi na anya+ Jehova na-ahụzu ụwa dum+ iji gosi ike ya maka ndị obi ha+ zuru ezu n’ebe ọ nọ. I zuzuru nzuzu+ n’ihe a i mere, n’ihi ya, malite ugbu a gaa n’ihu, a ga na-ebuso gị agha.”+