1 Ndị Eze 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+ 2 Ndị Eze 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo na ngwa ngwa Ịlaịsha bụ́ onye nke ezi Chineke nụrụ na eze Izrel dọwara uwe ya,+ o zigaara eze ozi ozugbo, sị: “Gịnị mere i ji dọwaa uwe gị? Biko, ka ọ bịakwute m, ka o wee mara na onye amụma nọ n’Izrel.”+
16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+
8 O wee ruo na ngwa ngwa Ịlaịsha bụ́ onye nke ezi Chineke nụrụ na eze Izrel dọwara uwe ya,+ o zigaara eze ozi ozugbo, sị: “Gịnị mere i ji dọwaa uwe gị? Biko, ka ọ bịakwute m, ka o wee mara na onye amụma nọ n’Izrel.”+