Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 17:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Nwaanyị ahụ wee sị Ịlaịja: “Ugbu a ka m maara na ị bụ onye nke Chineke+ nakwa na okwu Jehova nke dị n’ọnụ gị bụ eziokwu.”+

  • 1 Ndị Eze 19:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+

  • 2 Ndị Eze 3:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Jehọshafat wee sị: “Okwu Jehova dị n’ime ya.” Eze Izrel na Jehọshafat na eze Idọm wee gakwuru ya.

  • 2 Ndị Eze 4:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 E mesịa, nwaanyị ahụ sịrị di ya:+ “Lee, amaara m nke ọma na ọ bụ onye dị nsọ nke Chineke+ na-agafe anyị mgbe niile.

  • 2 Ndị Eze 6:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 Ịlaịsha nọ ọdụ n’ụlọ ya, ya na ndị okenye nọkwa,+ mgbe eze si n’ihu ya zipụ otu nwoke. Tupu onye ozi ahụ abịakwute ya, ọ sịrị ndị okenye ahụ: “Ùnu ahụwo otú nwa ogbu ọchụ+ a si zite ozi ka e gbupụ m isi? Lee ihe unu ga-eme: ozugbo onye ozi ahụ bịara, mechienụ ụzọ, jirikwanụ ibo ụzọ nughachi ya azụ. Ọ́ bụghị ụda+ ụkwụ onyenwe ya na-ada n’azụ ya?”

  • 2 Ndị Eze 8:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Eze nọkwa na-agwa Gehezaị+ bụ́ onye na-ejere onye nke ezi Chineke ozi, sị: “Biko, kọọrọ m oké ihe niile Ịlaịsha mere.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya