Ezikiel 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo n’afọ nke isii, n’ọnwa nke isii, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, na m nọ ọdụ n’ụlọ m, ndị okenye Juda nọkwa ọdụ n’ihu m,+ mgbe aka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dịkwasịrị m n’ebe ahụ.+ Ezikiel 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ụfọdụ n’ime ndị okenye Izrel wee bịakwute m ma nọrọ ọdụ n’ihu m.+ Ezikiel 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo n’afọ nke asaa, n’ọnwa nke ise, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, na ụfọdụ n’ime ndị okenye Izrel bịara ịjụ Jehova ase.+ Ha wee nọdụ ala n’ihu m.+
8 O wee ruo n’afọ nke isii, n’ọnwa nke isii, n’abalị ise n’ọnwa ahụ, na m nọ ọdụ n’ụlọ m, ndị okenye Juda nọkwa ọdụ n’ihu m,+ mgbe aka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dịkwasịrị m n’ebe ahụ.+
20 O wee ruo n’afọ nke asaa, n’ọnwa nke ise, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, na ụfọdụ n’ime ndị okenye Izrel bịara ịjụ Jehova ase.+ Ha wee nọdụ ala n’ihu m.+