2 Ndị Eze 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee gawa, bịakwute onye nke ezi Chineke n’Ugwu Kamel. O wee ruo na ngwa ngwa onye nke ezi Chineke hụrụ ya ka ọ na-abịa, ozugbo ahụ, ọ gwara Gehezaị bụ́ onye na-ejere ya ozi, sị:+ “Lee nwaanyị Shunem n’ebe ahụ!
25 O wee gawa, bịakwute onye nke ezi Chineke n’Ugwu Kamel. O wee ruo na ngwa ngwa onye nke ezi Chineke hụrụ ya ka ọ na-abịa, ozugbo ahụ, ọ gwara Gehezaị bụ́ onye na-ejere ya ozi, sị:+ “Lee nwaanyị Shunem n’ebe ahụ!