2 Ndị Eze 23:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jehoyakim kwụrụ Fero ọlaọcha+ na ọlaedo ahụ. Ọ bụ naanị na ọ manyere ala ahụ ịkwụ ụtụ,+ iji kwụọ ọlaọcha ahụ Fero nyere n’iwu. Ọ naara ndị ala ahụ ọlaọcha na ọlaedo ahụ dị ka ụtụ isi+ e kenyere onye ọ bụla si dị, iji kwụọ ya Fero Niko.
35 Jehoyakim kwụrụ Fero ọlaọcha+ na ọlaedo ahụ. Ọ bụ naanị na ọ manyere ala ahụ ịkwụ ụtụ,+ iji kwụọ ọlaọcha ahụ Fero nyere n’iwu. Ọ naara ndị ala ahụ ọlaọcha na ọlaedo ahụ dị ka ụtụ isi+ e kenyere onye ọ bụla si dị, iji kwụọ ya Fero Niko.