2 Ihe E Mere 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jotam+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jerusha,+ ada Zedọk.
27 Jotam+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jerusha,+ ada Zedọk.