1 Ihe E Mere 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehoash amụọ Amazaya,+ Amazaya amụọ Azaraya,+ Azaraya amụọ Jotam,+ Aịzaya 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ọhụụ+ Aịzaya+ nwa Emọz hụrụ banyere Juda na Jeruselem n’ụbọchị Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda:+ Hosia 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu Jehova+ wee ruo Hosia+ nwa Beiraị ntị n’ụbọchị+ Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda, nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash,+ bụ́ eze Izrel. Maịka 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Nke a bụ okwu Jehova nke ruru Maịka+ onye Moreshet ntị, nke a gwara ya n’ọhụụ banyere Sameria+ na Jeruselem+ n’oge ọchịchị Jotam,+ Ehaz,+ Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda:+ Matiu 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọzaya amụọ Jotam;Jotam+ amụọ Ehaz;+Ehaz amụọ Hezekaya;+
1 Ọhụụ+ Aịzaya+ nwa Emọz hụrụ banyere Juda na Jeruselem n’ụbọchị Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda:+
1 Okwu Jehova+ wee ruo Hosia+ nwa Beiraị ntị n’ụbọchị+ Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda, nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash,+ bụ́ eze Izrel.
1 Nke a bụ okwu Jehova nke ruru Maịka+ onye Moreshet ntị, nke a gwara ya n’ọhụụ banyere Sameria+ na Jeruselem+ n’oge ọchịchị Jotam,+ Ehaz,+ Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda:+