2 Ehaz gbara afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem; o meghịkwa ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke ya dị ka Devid nna nna ya mere.+
28Ehaz+ gbara afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem,+ o meghịkwa ihe ziri ezi n’anya Jehova dị ka Devid nna nna ya mere.+
7O wee ruo n’ụbọchị Ehaz+ nwa Jotam nwa Ọzaya, bụ́ eze Juda, na Rizin+ eze Siria na Pika+ nwa Remalaya eze Izrel gbagotere Jeruselem ibuso ya agha, ma ha enweghị ike ibuso ya agha.+