2 Ehaz gbara afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem; o meghịkwa ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke ya dị ka Devid nna nna ya mere.+
7O wee ruo n’ụbọchị Ehaz+ nwa Jotam nwa Ọzaya, bụ́ eze Juda, na Rizin+ eze Siria na Pika+ nwa Remalaya eze Izrel gbagotere Jeruselem ibuso ya agha, ma ha enweghị ike ibuso ya agha.+
1Nke a bụ okwu Jehova nke ruru Maịka+ onye Moreshet ntị, nke a gwara ya n’ọhụụ banyere Sameria+ na Jeruselem+ n’oge ọchịchị Jotam,+ Ehaz,+ Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda:+