2 Ndị Eze 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo n’afọ nke atọ nke ọchịchị Hoshia+ nwa Ila bụ́ eze Izrel na Hezekaya+ nwa Ehaz+ bụ́ eze Juda ghọrọ eze. 2 Ihe E Mere 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Hezekaya+ ghọrọ eze mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise, ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Abaịja, ada Zekaraya.+ Aịzaya 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee ruo n’afọ nke iri na anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, na Senakerib+ eze Asiria+ gbagotere buso obodo niile e wusiri ike ndị dị na Juda agha, wee weghara ha.+
18 O wee ruo n’afọ nke atọ nke ọchịchị Hoshia+ nwa Ila bụ́ eze Izrel na Hezekaya+ nwa Ehaz+ bụ́ eze Juda ghọrọ eze.
29 Hezekaya+ ghọrọ eze mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise, ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Abaịja, ada Zekaraya.+
36 O wee ruo n’afọ nke iri na anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, na Senakerib+ eze Asiria+ gbagotere buso obodo niile e wusiri ike ndị dị na Juda agha, wee weghara ha.+