2 Ihe E Mere 32:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe Hezekaya mesịrị ihe ndị a, meekwa omume ikwesị ntụkwasị obi a,+ Senakerib+ eze Asiria+ bịara wakpo Juda, maakwa ụlọikwuu iji buso obodo ndị e wusiri ike agha,+ o bukwa n’obi ime ka ha bụrụ nke ya site n’imeri ha.
32 Mgbe Hezekaya mesịrị ihe ndị a, meekwa omume ikwesị ntụkwasị obi a,+ Senakerib+ eze Asiria+ bịara wakpo Juda, maakwa ụlọikwuu iji buso obodo ndị e wusiri ike agha,+ o bukwa n’obi ime ka ha bụrụ nke ya site n’imeri ha.