2 Ndị Eze 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee nọnyere ya.+ N’ebe ọ bụla o jere, ọ na-eji akọ eme ihe;+ o wee nupụrụ eze Asiria isi, o jeghịkwara ya ozi.+ 2 Ndị Eze 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’afọ nke iri na anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib+ eze Asiria+ gbagotere buso obodo niile e wusiri ike ndị dị na Juda agha, wee weghara ha. Aịzaya 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee ruo n’afọ nke iri na anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, na Senakerib+ eze Asiria+ gbagotere buso obodo niile e wusiri ike ndị dị na Juda agha, wee weghara ha.+
7 Jehova wee nọnyere ya.+ N’ebe ọ bụla o jere, ọ na-eji akọ eme ihe;+ o wee nupụrụ eze Asiria isi, o jeghịkwara ya ozi.+
13 N’afọ nke iri na anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib+ eze Asiria+ gbagotere buso obodo niile e wusiri ike ndị dị na Juda agha, wee weghara ha.
36 O wee ruo n’afọ nke iri na anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, na Senakerib+ eze Asiria+ gbagotere buso obodo niile e wusiri ike ndị dị na Juda agha, wee weghara ha.+