2 Ndị Eze 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’afọ nke iri na anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib+ eze Asiria+ gbagotere buso obodo niile e wusiri ike ndị dị na Juda agha, wee weghara ha. Aịzaya 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ bịakwasịwo Ayat;+ ọ gaferela Migrọn; ọ kwasawo arịa ya na Mikmash.+ Aịzaya 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mewo ka okporo ụzọ tọgbọrọ chakoo;+ o nwekwaghị onye na-agafe n’ụzọ ya.+ O mebiwo ọgbụgba ndụ;+ o lelịwo obodo niile;+ ọ dịghịkwa ihe o ji mmadụ efu kpọrọ.+
13 N’afọ nke iri na anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib+ eze Asiria+ gbagotere buso obodo niile e wusiri ike ndị dị na Juda agha, wee weghara ha.
8 E mewo ka okporo ụzọ tọgbọrọ chakoo;+ o nwekwaghị onye na-agafe n’ụzọ ya.+ O mebiwo ọgbụgba ndụ;+ o lelịwo obodo niile;+ ọ dịghịkwa ihe o ji mmadụ efu kpọrọ.+