Aịzaya 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ya mere, lee! Jehova ga-eme ka ọtụtụ mmiri dị ike nke Osimiri Yufretis,+ bụ́ eze Asiria+ na ebube ya dum,+ gbagote buso ha agha.+ Ọ ga-etokwa wee tochie ọwa mmiri ya niile, sọrọkwa gafee akụkụ ya niile, Aịzaya 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee, onye Asiria+ bụ ụtarị nke iwe m,+ ọ bụ mkpara o ji n’aka ka m ga-eji weta amamikpe m!
7 ya mere, lee! Jehova ga-eme ka ọtụtụ mmiri dị ike nke Osimiri Yufretis,+ bụ́ eze Asiria+ na ebube ya dum,+ gbagote buso ha agha.+ Ọ ga-etokwa wee tochie ọwa mmiri ya niile, sọrọkwa gafee akụkụ ya niile,