1 Ihe E Mere 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid wee gbuo Hadadiza+ bụ́ eze Zoba+ n’ime Hemat+ ka ọ na-aga inweta osimiri Yufretis.+ Aịzaya 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-eji agụba e goro ọrụ nke dị n’ógbè Osimiri Yufretis,+ bụ́ eze Asiria,+ kpụọ gị isi na ajị ụkwụ, ọ ga-akpụkwa ọbụna ajị agba gị.+
20 “N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-eji agụba e goro ọrụ nke dị n’ógbè Osimiri Yufretis,+ bụ́ eze Asiria,+ kpụọ gị isi na ajị ụkwụ, ọ ga-akpụkwa ọbụna ajị agba gị.+