2 Samuel 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid wee gbuo Hadadiza+ nwa Rihọb bụ́ eze Zoba+ ka ọ na-aga inwetaghachi osimiri Yufretis.+ 1 Ndị Eze 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Chineke wee mee ka e nwee onye ọzọ ga na-eguzogide ya,+ ya bụ, Rizọn nwa Elayada, onye gbapụrụ n’aka Hadadiza+ eze Zoba+ bụ́ onyenwe ya.
23 Chineke wee mee ka e nwee onye ọzọ ga na-eguzogide ya,+ ya bụ, Rizọn nwa Elayada, onye gbapụrụ n’aka Hadadiza+ eze Zoba+ bụ́ onyenwe ya.