8 Ụmụ Amọn wee malite ịpụta na ịhazi onwe ha n’usoro iji buo agha n’ọnụ ụzọ ámá, ndị Siria nke Zoba na nke Rihọb,+ tinyere Ishtọb na Meaka, nọkwa naanị ha n’ọhịa.+
6 Ka oge na-aga, ụmụ Amọn hụrụ na ha na-esizi ísì ọjọọ+ n’ebe Devid nọ, Henọn+ na ụmụ Amọn wee ziga otu puku talent ọlaọcha+ iji si na Mesopotemia na Eram-meaka+ nakwa Zoba+ gbazite ụgbọ ịnyịnya+ na ndị na-agba ịnyịnya.