1 Ihe E Mere 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ka oge na-aga, ndị Amọn hụrụ na ihe ha adịghịzi Devid mma. N’ihi ya, Henọn na ndị Amọn ji otu puku (1,000) talent* ọlaọcha gaa gbazite ụgbọ ịnyịnya, gookwa ndị na-agba ịnyịnya n’aka ndị Mesopotemia,* ndị Eram-meaka, na ndị Zoba.+
6 Ka oge na-aga, ndị Amọn hụrụ na ihe ha adịghịzi Devid mma. N’ihi ya, Henọn na ndị Amọn ji otu puku (1,000) talent* ọlaọcha gaa gbazite ụgbọ ịnyịnya, gookwa ndị na-agba ịnyịnya n’aka ndị Mesopotemia,* ndị Eram-meaka, na ndị Zoba.+