1 Ihe E Mere 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka oge na-aga, ụmụ Amọn hụrụ na ha na-esizi ísì ọjọọ+ n’ebe Devid nọ, Henọn+ na ụmụ Amọn wee ziga otu puku talent ọlaọcha+ iji si na Mesopotemia na Eram-meaka+ nakwa Zoba+ gbazite ụgbọ ịnyịnya+ na ndị na-agba ịnyịnya.
6 Ka oge na-aga, ụmụ Amọn hụrụ na ha na-esizi ísì ọjọọ+ n’ebe Devid nọ, Henọn+ na ụmụ Amọn wee ziga otu puku talent ọlaọcha+ iji si na Mesopotemia na Eram-meaka+ nakwa Zoba+ gbazite ụgbọ ịnyịnya+ na ndị na-agba ịnyịnya.