2 Samuel 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ka Hadadiza nwa Rihọb, eze Zoba,+ na-aga ka o nwetaghachi Osimiri Yufretis,+ Devid lụsoro ya agha, meriekwa ya.
3 Ka Hadadiza nwa Rihọb, eze Zoba,+ na-aga ka o nwetaghachi Osimiri Yufretis,+ Devid lụsoro ya agha, meriekwa ya.