6 Ka oge na-aga, ụmụ Amọn hụrụ na ha na-esizi ísì ọjọọ+ n’ebe Devid nọ, ụmụ Amọn wee dunye ndị ozi, ha wee gaa goo ndị Siria nke Bet-rihọb+ na ndị Siria nke Zoba,+ puku ndị ikom iri abụọ ji ụkwụ aga, gookwa otu puku ndị ikom site n’aka eze Meaka,+ nakwa puku ndị ikom iri na abụọ site n’aka Ishtọb.