Joshụa 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ụmụ Izrel anapụghị+ ndị Geshọ na ndị Meakat ala ha, kama Geshọ+ na Meakat bi n’etiti Izrel ruo taa. 1 Ihe E Mere 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee gbazite puku ụgbọ ịnyịnya iri atọ na abụọ+ ma goo eze Meaka na ndị ya ọrụ.+ Ha wee bata maa ụlọikwuu n’ihu Medeba;+ ma ụmụ Amọn si n’obodo ha zukọta wee bịa ibu agha.
13 Ma ụmụ Izrel anapụghị+ ndị Geshọ na ndị Meakat ala ha, kama Geshọ+ na Meakat bi n’etiti Izrel ruo taa.
7 Ha wee gbazite puku ụgbọ ịnyịnya iri atọ na abụọ+ ma goo eze Meaka na ndị ya ọrụ.+ Ha wee bata maa ụlọikwuu n’ihu Medeba;+ ma ụmụ Amọn si n’obodo ha zukọta wee bịa ibu agha.