Diuterọnọmi 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ugbu a, deerenụ onwe unu abụ a n’akwụkwọ,+ kụziekwara ya ụmụ Izrel.+ Mee ka ọ dịrị n’ọnụ ha, ka abụ a wee ghọọrọ m ihe akaebe megide ụmụ Izrel.+ 2 Samuel 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 wee sị ka a kụziere ndị Juda+ abụ iru uju a nke a na-akpọ “Ụta.”+ Lee! E dere ya n’akwụkwọ Jesha,+ sị:
19 “Ugbu a, deerenụ onwe unu abụ a n’akwụkwọ,+ kụziekwara ya ụmụ Izrel.+ Mee ka ọ dịrị n’ọnụ ha, ka abụ a wee ghọọrọ m ihe akaebe megide ụmụ Izrel.+
18 wee sị ka a kụziere ndị Juda+ abụ iru uju a nke a na-akpọ “Ụta.”+ Lee! E dere ya n’akwụkwọ Jesha,+ sị: