Joshụa 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anyanwụ wee guzo otu ebe, ọnwa akwụrụkwa otu ebe, ruo mgbe mba ahụ bọrọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya.+ Ọ̀ bụ na e deghị ya n’akwụkwọ Jesha?+ Anyanwụ wee kwụrụ otu ebe n’etiti eluigwe, ọ daghịkwa ngwa ngwa ruo ihe dị ka otu ụbọchị zuru ezu.+
13 Anyanwụ wee guzo otu ebe, ọnwa akwụrụkwa otu ebe, ruo mgbe mba ahụ bọrọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya.+ Ọ̀ bụ na e deghị ya n’akwụkwọ Jesha?+ Anyanwụ wee kwụrụ otu ebe n’etiti eluigwe, ọ daghịkwa ngwa ngwa ruo ihe dị ka otu ụbọchị zuru ezu.+