Joshụa 21:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Jehova nyekwara ha ezumike+ gbaa gburugburu, dị ka ihe niile ọ ṅụụrụ ndị nna nna ha n’iyi si dị,+ ọ dịghịkwa otu n’ime ndị iro ha niile guzoro n’ihu ha.+ Jehova nyefere ndị iro ha niile n’aka ha.+
44 Jehova nyekwara ha ezumike+ gbaa gburugburu, dị ka ihe niile ọ ṅụụrụ ndị nna nna ha n’iyi si dị,+ ọ dịghịkwa otu n’ime ndị iro ha niile guzoro n’ihu ha.+ Jehova nyefere ndị iro ha niile n’aka ha.+