23 Jọshụa wee weghara ala ahụ dum, dị ka ihe niile Jehova kwere Mozis ná nkwa si dị,+ Jọshụa wee nye ya Izrel ka ọ bụrụ ihe nketa ha n’òkè n’òkè, dị ka ebo ha si dị.+ Ala ahụ enweghị nsogbu agha ọzọ.+
4 Jehova bụ́ Chineke unu enyewo ụmụnne unu ezumike, dị nnọọ ka o kwere ha ná nkwa.+ Ugbu a, tụgharịanụ laa n’ụlọikwuu unu n’ala unu, nke Mozis ohu Jehova nyere unu n’ofe Jọdan.+