Joshụa 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba+ nke a bụ onye kasị ukwuu n’etiti ụmụ Enak). Ala ahụ enweghị nsogbu agha ọzọ.+ Joshụa 21:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Jehova nyekwara ha ezumike+ gbaa gburugburu, dị ka ihe niile ọ ṅụụrụ ndị nna nna ha n’iyi si dị,+ ọ dịghịkwa otu n’ime ndị iro ha niile guzoro n’ihu ha.+ Jehova nyefere ndị iro ha niile n’aka ha.+ Joshụa 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị, mgbe Jehova mere ka Izrel zuoro ndị iro niile gbara ha gburugburu ike,+ mgbe Jọshụa meworo agadi, kaakwa nká,+ Abụ Ọma 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova ga-enye ndị ya ume.+Jehova ga-eji udo gọzie ndị ya.+ Ilu 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe Jehova nwere obi ụtọ n’ụzọ mmadụ,+ ọ na-eme ka ya na ọbụna ndị iro ya dị n’udo.+
15 Aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba+ nke a bụ onye kasị ukwuu n’etiti ụmụ Enak). Ala ahụ enweghị nsogbu agha ọzọ.+
44 Jehova nyekwara ha ezumike+ gbaa gburugburu, dị ka ihe niile ọ ṅụụrụ ndị nna nna ha n’iyi si dị,+ ọ dịghịkwa otu n’ime ndị iro ha niile guzoro n’ihu ha.+ Jehova nyefere ndị iro ha niile n’aka ha.+
23 O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị, mgbe Jehova mere ka Izrel zuoro ndị iro niile gbara ha gburugburu ike,+ mgbe Jọshụa meworo agadi, kaakwa nká,+