Diuterọnọmi 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-enyefekwa eze ha n’aka gị,+ ị ga-ekpochapụ aha ha n’okpuru eluigwe.+ Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị,+ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.+ Diuterọnọmi 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị na-ebutere gị ụzọ ka ị na-agafe.+ Ya onwe ya ga-ala mba ndị a n’iyi n’ihu gị, ị ga-achụpụkwa ha.+ Ọ bụ Jọshụa ga-ebutere gị ụzọ ka ị na-agafe,+ dị nnọọ ka Jehova kwuru.
24 Ọ ga-enyefekwa eze ha n’aka gị,+ ị ga-ekpochapụ aha ha n’okpuru eluigwe.+ Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị,+ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.+
3 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị na-ebutere gị ụzọ ka ị na-agafe.+ Ya onwe ya ga-ala mba ndị a n’iyi n’ihu gị, ị ga-achụpụkwa ha.+ Ọ bụ Jọshụa ga-ebutere gị ụzọ ka ị na-agafe,+ dị nnọọ ka Jehova kwuru.